Someone who is boastful
Hapụ ya n'ihi na ọ bụ oji ọnụ; e nweghi ụgbọala ọhụrụ ọ zụtara.
Don't mind him, for he is a braggart; he did not purchase any new car.
Try a Igbo tongue twister
“Nwoke ogologo na-aga n'ụzọ ogologo, hụ agwọ ogologo, were osisi ogologo tigbuo agwọ ogologo, n'ụzọ ogologo.”
Know another meaning of Ọjị ọnụ? Add yours
Setting up an account is free! Login to leave a like.